Ịkwụ Ụgwọ

Ụwandịigbo bụ otu na-akwalite asụsụ na omenala Igbo. Ọ bụrụ na ị chọrọ inyere aka site nʻitinye ego onyinye (donation), maọbụ na ị bụ onye otu Ụwandịigbo chọọ ịkwụ ụgwọ afo gị, i nwere ike ime nke a site ụzọ abụọ:
1. Zipu cheekị i dere aha “Uwandiigbo Academy Inc” ebe a:
125 Belcher Street, Holbook, MA 02343

2. Were kaadị mbite ego (credit card) kwụọ ụgwọ ebe a:

.